LYRICS : Zoro FT. Flavour – OGENE

Intro (Zoro & Flavour)

It’s KeziClef production

Ahen!

Zee!

Ahen!

Zoro akpasuwag, heh!

Zoro onye Ogene!

(Teweé, teweé, unè m ooooo, teweé, ahehhhh! Óbuė Óbuė, Óbuė !)

Hook (Zoro)

Anyi n’asu fune n’ogene, Inaaamin

Ji Ferrari echute ngene,  Inaaamin

Adiri eri m eri ka udene,  Inaaamin

Igbo boy fresh to the socks, inaa amsaying

Anyi n’asu fune n’ogene, Inaaamin

Ji Ferrari echute ngene,  Inaaamin

Adiri eri m eri ka udene, Inaaamin

Igbo boy polo to the socks, inaa amsaying

Hah!

 

Chorus (Flavour)

O Okeke, Okafor be anyi ooo (enyi !!), unu anu kwara Ogene ?

Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo o, nye nu’m Ogene

Kererenkere, m’tewé i’tewé, ebenebe yi Ogene ooo !

Paítenú kenkere,  ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo!

 

Verse 1 (Zoro)

Zee !!!!

Bufú champagne, butelù mù pammy

Wepu egwü Lil Wayne, pkó Udu Bunch Pammy

Iga enwėcha Zoro n’ofe, ka na aju esè maggi

Tantalizer for appetiser, shítelú nu’m ofè mgbòrodí

 

Kisi be taking it vocal, but who never keeping it local

My peopilu siri m jeé zì, leaving me feeling ka Hova

Mmiri mara’m ma n’ndi social, my music is taking over

Bring your sickest rappers,  sum it up biiitch,  abu’m the total

 

Haaah! bowa akana, ijide ego bowa akana

With umu nwa di nma di sharp ka Biro Ogbuadana

Nwa piote ke n’ime be’m na oyi na atu kwa n’ime be’m

Zinki mu, zinki akirika mana nju n’aju n’ime be’m

 

Ma na iweé ife ayi choro , a ge enye gi titulu

Aguba ndi Eze,  my uncle Ji aka gbaji baisculu

READ ALSO  Vic Mensa - Memories on 47th St LYRICS

The nwa fu ifė ayi kulu,  nòba anó ka ofè okoro

Mana anya ga api gi, n’nwere anyi gi fu ife ayi fulu

I bulu bibulu

 

Chorus (Flavour)

O Okeke, Okafor be anyi ooo (enyi !!), unu anu kwara Ogene ?

Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo o, nye nu’m Ogene

Kererenkere, m’tewé i’tewé, ebenebe yi Ogene ooo !

Paíte nú kenkere,  ntewé itewé (enyi !!), ebenebe yi Ogene ooo!

 

Verse 2 (Flavour)

Ina eme guyi,  onye muru gu

Ishi n’idi badi,  onye muru gu

Ina as u ingili, onye muru gu

Ina apakeji,  onye muru gu

òshekitekwé e, agbara e visa

Ada Olisa paitewe ya, m’tewé i’tewé

Paitewe ya dodo olima paitewe egwu m

ebenebe eyi Ogene !!!!!

Kererenkere, m’tewé i’tewé, ebenebe yi Ogene ooo !

Paítenú kenkere,  ntewé itewé (enyi !!), ebenebe yi Ogene ooo!

 

Hook (Zoro)

 

Anyi n’asu fune n’ogene, Inaaamin

Ji Ferrari echute ngene,  Inaaamin

Adiri eri m eri ka udene,  Inaaamin

Igbo boy fresh to the socks, inaa amsaying

Anyi n’asu fune n’ogene, Inaaamin

Ji Ferrari echute ngene,  Inaaamin

Adiri eri m eri ka udene, Inaaamin

Igbo boy polo to the socks, inaa amsaying

Hah!

 

Outro Verse (Zoro)

Mega na Jerry n’asu fune n’ogene

Kukunadon Chino n’asu fune n’ogene

Aguba ndi Eze banyi shi na osuru fune n’ogene

Bewudi n’usuawa nulu fune n’ogene

Akuchuckwu n’ezinifite I’nulu amala uné

Ogbuogu n’osunmeyi bia nulu amala óbó

Honourable Chima Obieze Ina anu kwa amala uné

Opkochie ngene I’nulu Ogene,  Ó amala óbó, tewé !!!

 

Ejike bureau De changi (Tewé !!!)

Phyno fino nwoke iji changi  (Tewé !!!)

READ ALSO  LYRICS: DJ Khaled - That Range Rover Came With Steps

Major bankz na ne eti ajò egwú  (Óbuė!, Óbuė!!)

Yvonne Nelson Ina achó ajò okwú

Neé ijere one n’igbo nííne

Flavour n’abania nwoke shinné

Ijere one n’igbo nííne, n’igbo niine

 

Lyrics Composed by: Zoro & Flavour

(Written out by @UcArtt)

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*