LYRICS: Suzyani – “Ka Anyi Kele Ya”(Reloaded) Featuring Ebiere

Suzyani Ft. Ebiere

(Chorus)
Ka anyi kele ya…..ka anyi kele ya….ka anyi kele ya…..Omere ihe di nma aaaa

(Suzyani)
1. Ku lie nu ….ka anyi nye chukwu ekele….O na eme nma….Chi ka dibia…..akpakwuru ezuruike….Jehovah shammah bu aha gi ehhhh…So rom kele ya n’ihi iheoma omerere….ehhhhhh

(Chorus)
Ka anyi kele ya…..k
Ka anyi kele ya…..ka anyi kele ya….ka anyi kele ya…..Omere ihe di nma aaaa

(Ebiere)
2. Ku lie nu….kele Jehovah…o na eme nma…okosisi na enye ndu…onye na Udo…Jehovah Shammah bu aha gi ehhhhhhh…ka anyi keleya….nii ihi iheoma omere….ehiiiiiii….

(Suzyani & Ebiere)
3. With all that s within me….i will praise your Holy name…..morning…noon and night….every hour…every moment….Never relenting….Lord…i hail your name…My God and Master….You are worthy of Praise

(Chorus) 
ka anyi kele ya….ka anyi kele ya….ka anyi kele ya….Omere ihe di nma aaaa

 

READ ALSO  Fetty Wap - Money In The Bank Lyrics

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*